Kamala Harris Akpọola Trump n’Ekwentị kelee Yaa

Bishop Insight
1 Min Read

Kamala Harris na Donald Trump
Osote onyeisiala Amerịka bụ Kamala Harris akpọọla Donald Trump n’ekwentị iji kelee ya maka inweta mmeri na ntụliaka onyeisiala.

Oge ya na Trump na-ekwu okwu n’ekwentị, Kamala Harris kwuru okwu gbasara inyefe ya ọchịchị n’ụzọ udo nakwa mkpa ọ dị ịbụ onyeisiala maka ndị Amerịka niile.

A tụrụ anya na Kamala ga-agwa ọhanaeze okwu oge ọ ga-ekwu okwu na Howard University ma e mesịa taa.


Discover more from VOICE OF THE PEOPLE

Subscribe to get the latest posts sent to your email.

Share This Article
Leave a Comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *